I mara ihe ahụ
i mere ndi ọzọ
(A ha! Ọcha TK)
mere m yaEveryday
I just dey
hustle oh oh
Na-agba mbọ
na achọ the
parcel oh ohOluwa save me from trouble
oh oh

Nyem your blessing
double double
oh ohChukwu anam ayọ gi oh
wusa m
mmiri ngọzi gi o

Anam ayọ gi oh Oluwa answer my call ohCuz everyday
by day oh
(everyday oh)
I ma na m
na – agba mbọ
(everyday oh)Oluwa show
me way oh
(show me way o)
Sapee my
page oh
(show me your way eh eh eh)Aka m dị n’elu o
Anam ayọ gi oh Chukwu

I mara ihe ahụ
i mere ndi ọzọ mere m yaOlisa mere m ya
(mere m ya)
Chukwu mere m ya
(mere m ya)
I say just
show me some love
(mere m ya)
Just show me
your way eh
(meere m ya ah ah ah)Nyezie m my parcel oh
(mere m ya)
Kwunyenu m n’ọkụ oh
(mere ya ah ah ah)
Ihe ahụ i mere guys oh
(mere m nke m oh)Olisa mere m ya
(mere m ya)
Sị gị mere m ya
(mere m ya)
I say just
show me some love
(mere m ya)
Gosinu m your way eh
(meere m ya ah ah ah)Nyezie m
my portion oh
(mere m ya)
Kwunyenu m n’ọkụ oh
(mere m ya ah ah ah)
Ihe ahụ i mere men oh
(mere m nke m oh)Asị aka aja aja kwa ya
na egbute ọnụ
mmanụ mmanụ Chukwu

E don tey when this your son don dey hustle oh oh ohChukwu Olisa
Sapee my page oh

Ka m dị ka ibe m
n’elu ụwa
Ka m dị ka ibe muoNyem aka nchawa oh
(aka nchawa)
Aka nchatọ
(aka nchawa)
Show me love oh
(show me love o)
Show me love eh eh
(show me love oh oh)Chukwu Olisa
biko ikpere m
di n’ala inugo

I mara ihe ahụ
i mere ndi ọzọ,
mere m yaOlisa mere m ya
(mere m ya)
Chukwu mere m ya
(mere m ya)
I say just
show me some love
(mere m ya)
Just show me
your way eh
(meere m ya ah ah ah)Nyezie m
my parcel oh
(mere m ya)
Kwunyenu m n’ọkụ oh
(mere ya ah ah ah)
Ihe ahụ i mere guys oh
(mere m nke m oh)Olisa mere m ya
(mere m ya)
Sị gị mere m ya
(mere m ya)
I say just
show me some love
(mere m ya)
Gosinu m
your way eh
(meere m ya ah ah ah)Nyezie m
my portion oh
(mere m ya)
Kwunyenu m n’ọkụ oh
(mere m ya ah ah ah)
Ihe ahụ i mere men oh
(mere m nke m oh)Ọkwa gị
gọzịrị Ifeanyi Uba
Bunye m ike
ka Obi Cubana
Nyenu m ego
ka Jowizaza
Chukwu anam ayọ gị oPounds and Sterling
Dollar Dollar
Chukwu ya
ka anyị na ayọ o

Shower your
blessings on us
Shower your
blessing oOlisa kwunye m n’ ọkụ
(kwunye m n’ọkụ)
Ka m soro
n’ihe a na arụ
(kwunye m n’ọkụ)

Range rover
ya na Benz
ya anyị na ekwuo
(ya ka anyị
na ayọ oh oh oh)Chukwu Olisa
biko ikpere m
di n’ala inugo

I mara ihe ahụ
i mere ndi ọzọ,
mere m yaOlisa mere m ya
(mere m ya)
Chukwu mere m ya
(mere m ya)
I say just
show me some love
(mere m ya)
Just show me
your way eh
(meere m ya ah ah ah)Nyezie m
my parcel oh
(mere m ya)
Kwunyenu m
n’ọkụ oh
(mere ya ah ah ah)
Ihe ahụ i mere guys oh
(mere m nke m oh)Olisa mere m ya
(mere m ya)
Sị gị mere m ya
(mere m ya)
I say just
show me some love
(mere m ya)
Gosinu m your way eh
(meere m ya ah ah ah)Nyezie m
my portion oh
(mere m ya)
Kwunyenu m n’ọkụ oh
(mere m ya ah ah ah)
Ihe ahụ i mere men oh
(mere m nke m oh)